IGBO BIBLE @IgboBible
OKWU CHINEKE BỤ NRI ỌMA NENYE NDỤ EBIGHỊ-EBI. OZI ỌMA IGBO NATỌ ỤTỌ NKE UKWUU. ASỤSỤ IGBO AMAKA. Onitsha, Anambra, Nigeria. Joined September 2013-
Tweets54K
-
Followers210K
-
Following193K
-
Likes4K
Chineke Nna na Ọkpara ya, bụ́ Jizọs Kraịst, ga-akụziri anyị eziokwu ma hụ anyị n’anya. Ha ga-emere anyị amara, meere anyị ebere, meekwa ka udo dịrị anyị. ~ 2 Jọn 1:3
Hụrịtanụ mmadụ ibe unu na-anya mgbe niile ka udo wee dị n'etiti unu niile.
Enwerem ike ime ihe nile site n'aka Jizọs Kraịst bụ Onye nemem ka m'dị-ike.- Ndị Filipaị 4:13
Ka Chineke meghere gị ụzọ, ka ngọzi ya rute gị aka, ka O mezuere gị ihe niile bụ mkpa gị, AMEN.
Abụ otito na ekene juru'm ọnụ n'anyasị a, obi aṅụrị ka m'ji abụ ya, Onye-nwe-anyị ṅara ekene ebe I mere ka m dị ndụ. Chukwu daalụ.🙏👍
Ụmụ Chineke unu abọlachi? Ka ekene na otito nile dịrị Chineke, Onye nanị ya bụ EZE rue mgbe ebighị-ebi, AMEN.
Chineke bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m. Ọ bụ ya na-enyere m aka.
Give thanks unto the God of heaven: for his mercy endureth for ever. ~ Psalms 136:26 #Bible
Keleenụ Chineke nke eluigwe, N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi. ~ Abụ ọma 136:26
Nwa Chineke, Chineke ga agọzi gị n'oge nadịghị anya. Ọ ga emezuru gị ihe nile bụ mkpa gị, AMEN.
Ụmụ Chineke, unu asarachi? Ekene na otito nile dịrị Chineke, Onye mere ka ndụ dịrị anyị nile n'ụbọchị taata. Ka Chineke gọzie ọrụ aka anyị, ọpụpụ na mbata anyị niile n'ụbọchị taata, AMEN.
Tupu m'rarụ-ụra n'anyasị ọ bụla, m'gegbu ikperem abụọ n'ala, chirikwa akam abụọ elu, wee kpọkuo Chineke m, Onye ike na ebube nile bụ nke ya, m'genye ya ekene na otito n'ihi na amara, ngọzi na ịhụnanya ya dị ukwu mgbe niile rue ebighị-ebi.
N'anyasi ọ bụla tupu m rarụ-ụra, m'gegbu ikperem abụọ n'ala, chirikwa akam abụọ elu wee kpọkuo Chineke m, Onye ike na ebube nile bụ nke ya, nye kwa ya ekene na otito n'ihi na amara, ngọzi na ịhụnanya ya dị ukwu mgbe niile rue mgbe ebighị-ebi.
J. C. Okechukwu @jcokechukwu
111K Followers 642 Following Media Consultant | Filmmaker | Actor | Author | Activist | “Compulsive” Pan-AfricanistObinna Nwosu @obi_Nwosu
44K Followers 8K Following Federal House of Rep Candidate 2023 | Certified Accountant | BSc Maths | MSc Investment & Finance(England) | CBA (Wales) | Oracle(OCE) | Husband I Father |Elochukwu Ohagi @ElochukwuOhagi
81K Followers 6K Following Elochukwu Ohagi is a Philosopher, School Teacher, Activist, writer who stand with the oppressed. He believes that Africa will rise.Frank Nweke Jr @FrankNwekeII
38K Followers 466 Following Public Policy Expert, Academic, Investor. Edward Mason Fellow, Harvard University. Nigerian Minister, 2003-2007. DG, NESG, 2009-2014.Nzudinobieze @OsitaAmakeze
18K Followers 18K Following WOBBLING WORD'S WALLS WITTINGLY is my very shortest poem. I make the best Chess pieces and board. I plant most number of trees annually #1kNewTreesYearlyÓlú ndị Igbo @VoiceOfTheEast
40K Followers 537 Following Igbo Activist Media Company! We defend the interests of Ndi Igbo and Celebrate Igbo Excellence Download our App @keduappUzochukwukwalu (Posh) @Uzochukwukwalu2
13K Followers 8K Following Everise Global Ventures| Founder @isourceinchina Ltd🇨🇳| EquipmaxNG | .old account poshfelly suspended.Dr Maduka Chinemelum .. @MadukaOgwueleka
23K Followers 5K Following I am a kind-hearted man who enjoys helping the needy. I am a medical specialist with Masters in Rheumatology.Saint Adaugoijele ✝.. @JustAdaugoijele
10K Followers 3K Following Mummy of 5|| || |Catholic ✝️| Rugged Rosary Warrior | Gunner🔴|K-pop,K, and Cdramas are therapeutic ||FB @loloogeokwuid.com @OKWU_ID
11K Followers 2K Following Okwu ID: Voices from the Igbo Diaspora ✧ Engaging the community, sharing stories & documenting culture.Nnewi City @NnewiCity
14K Followers 697 Following Projecting Nnewi,the automobile,industrial,commercial city,Anambra State and the entire Alaigbo to the world..The Japan of Africa!!! Backup account @Nnewi_CityAmaka Ekwo @Amaka_Ekwo
149K Followers 3K Following Educator | Igbo Traditionalist | Songwriter |Singer | Biafran Activist | Human Rights Activist | Igbo Culture & Tradition AmbassadorFr. Evaristus Bassey @FrEvaristus
16K Followers 6K Following Catholic Priest. Creative writer. Author. Former CEO Caritas Nigeria. Development practitioner. Political analyst.Ms. Savyy @mrs_savyy
24K Followers 1K Following • Polish girl with Igbo spirit • Musician • In GOD I trust 🙏 • ♈ •Jimsamson Ikechukwu @Jimsamson22
14K Followers 2K Following Biafra activist, I am proudly Biafra. fighting for my freedomIke Agụata @Ike_Obiora
9K Followers 2K Following Attorney • CyberSec • Data Privacy • Founder, @IkeObioraFDNThe Biafra Restoratio.. @TBRVorg
16K Followers 538 Following TBRV is a Media/News Org. which Vision is to make the voice of Biafrans heard and fully represented. With a Mission: to speak, stand for and defend the truth...Femi Aribisala @femiaribisala
52K Followers 3K Following Diehard Christian, social critic, and political maverick.Daniel Nwaelekete @nwaelekete7788
0 Followers 32 FollowingFavour @favour080287
2 Followers 130 FollowingVictor Imonirhua @VictorImon61916
1 Followers 28 FollowingOmasiridiya @Omasiridiya1307
0 Followers 39 FollowingLauna Fox @LaunaF78919
0 Followers 12 FollowingRipster 📈📉 @Ripster295585
3 Followers 8 FollowingT2G x STXRBOY999 @t2g_x3424
4 Followers 7 Followingstephen @stephen88017963
0 Followers 30 FollowingJoe Tamunotonye @Big_joe00001
9 Followers 17 FollowingMike Alfred @MikeAlfred61266
5 Followers 8 FollowingVinny Lingham @LinghamVin58558
4 Followers 8 FollowingKyle Chassé @chasse_kyl26850
3 Followers 8 FollowingChinaza Juliet @JulietChin7674
1 Followers 6 FollowingGarba Muhammad @GarbaM95841
1 Followers 1 Followingsuleiman ibrahim @steemfresh
9 Followers 119 Followingkudikuta1 @kudikuta
3 Followers 115 Following ∆ENTERTAINMENT ∆BLOGGER ∆EVENT PACKAGING ∆CELEBRITY CONNECT ∆HYPEMAN ∆ARTISTE/MANAGER +2349156064819 [email protected]Port Harcourt Telegra.. @NwukeOgbonna
8 Followers 66 Following Published by Fourth Realm Digital Communications Limited. CEO: Chief Ogbonna NwukeSopuluchukwu @Sopuluchukwu22
2 Followers 26 FollowingOyekola Johnson @OyekolaJoh19933
1 Followers 24 FollowingChukwu ebuka Ugwuoke @ChukwuEbu14571
3 Followers 22 Followingwisdom @Wheezdm
121 Followers 286 Following A wonder to many || Lover of music || Interested in networking with progressive mindsIgwebike Norberth Ugw.. @IgwebikeU70660
5 Followers 26 Followingemmanuel udoh @emmanuelud84099
1 Followers 1 FollowingChukwuebuka Eweke @ChukwuebukaEwe1
25 Followers 76 FollowingHenry Utopia @NwankworHenry
12 Followers 427 FollowingMaxwell Apeh @Apehmax
1 Followers 4 Followingonyemuma @onyemuma69091
1 Followers 7 Followingyomi Autos @AutosYomi22366
5 Followers 44 FollowingEzichi Benjamin Ukoha @EzichiUkoh7616
358 Followers 925 Following Follow me to get your accurate betting tips and odds and also follow and turn on the notification bell for updates 🤷🤷Patrick Iorlumun @PIorlumun17252
2 Followers 8 FollowingFabrice Nduluma @NdulumaFabrice
6 Followers 72 FollowingTom Kalu Otah @OtahTom76891
9 Followers 102 FollowingKing Nem @KingNem536549
1 Followers 10 FollowingOnyeme Odio @OdioOnyeme30963
3 Followers 7 Followingsizes fabrics andclot.. @SizesA42054
1 Followers 21 FollowingSofiyat Olaiya @OlaiyaSofiyat
1 Followers 3 FollowingSure betting platform @platform_sure36
5 Followers 21 FollowingPeace Sunday @PeaceSunda1336
5 Followers 46 Following I am special, because I am different from others. I am proud for who am Imultiple @multiple16314
1 Followers 4 FollowingNnadozie Hope-Onyekwe.. @DrNnadozieHope
34 Followers 308 FollowingMartins Ifesinachi @MartinsIfesi2
500 Followers 1K Following First son of God// Carpenter// Obidiently covered// Man UTD Top Fan// NWA Ezeagu// Unapologetic Igbo boy.IGBO History & Facts @IgboHistoFacts
294K Followers 66 Following News. Telling the Igbo stories to the world, some of which have been forgotten or eroded by western culture. Send us a DM for online IGBO CLASS and Adverts.Aji Bussu Onye Mpiawa.. @AfamDeluxo
117K Followers 10K Following 📍🇺🇸 | Onye kwe, chi ya ekwe | Here for laughs & banter. No bill me, please. Ejim chukwu arịọ gị. 🙏aloy ejimakor @AloyEjimakor
186K Followers 889 Following Activist Attorney, proudly & zealously defending Human Rights, including the rights of those demonized as ‘miscreants’ on account of #SelfDetermination.Nwanyi Ocha @nwanyi_ocha
147K Followers 644 Following ✨Lolo Anyanwụ Ụtụtụ I na Isuofia ✨ Living with and appreciating Igbo language, food and culture. Author of “Ala Nnam” #mixedculture #familylifeSimon Ekpa @simon_ekpa
151K Followers 230 Following Prime Minister of the Biafra Republic Government in-Exile BRGIE 2023-, human rights activist, CEO, senior legal advisor at Ekpa & Co Oy, Finnish politician.ilu igbo @iluigbo_
48K Followers 2 Following Ebea bụ ebe ewusiri ike maka iluigbo. E bum n'obi anyi bụ ka anyi kwado asụsụ igbo ka ọ yara ịnwụ. Sorokwa ndị @IgboProverbs_ na kwa @IgboHistoFactsIGBO PROVERBS @IgboProverbs_
87K Followers 32 Following Seeks to promote Igbo Proverbs and increase their usage thereby promoting the Igbo language and the wisdom of Igbo people for posterity. FOLLOW @IgboHistoFacts.Obinna Nwosu @obi_Nwosu
44K Followers 8K Following Federal House of Rep Candidate 2023 | Certified Accountant | BSc Maths | MSc Investment & Finance(England) | CBA (Wales) | Oracle(OCE) | Husband I Father |Alex Otti @alexottiofr
227K Followers 25 Following Governor, Abia State. Tweets by me are signed AO.Elochukwu Ohagi @ElochukwuOhagi
81K Followers 6K Following Elochukwu Ohagi is a Philosopher, School Teacher, Activist, writer who stand with the oppressed. He believes that Africa will rise.Rev. Fr. Chinenye Joh.. @fadaoluoma
35K Followers 48 Following A Priest of the Catholic Archdiocese of Abuja Preacher, Teacher, Gospel Artiste and Founder of #wowcatholic.com a Social Media Network for Catholics.Chidi Odinkalu, CGoF @ChidiOdinkalu
131K Followers 1K Following @LSELaw | #LittleFinger is V.I.L.E.| I RT bc I'm curious & Sometimes for a laughFr. James A (Faith-Ch.. @frjamesa
31K Followers 420 Following Catholic Clergy | Pro-life | Digital creator - 1M on TikTok | Founder/Director @faithchatplatf1 | Counsellor & Psychotherapist #tiktokpriestDirectorate Of State .. @real_IpobDOS
73K Followers 105 Following 🏁Directorate Of State (INDIGENOUS PEOPLE OF BIAFRA)IKENGA IMO UGOCHINYER.. @IkengaImo
34K Followers 122 Following MEMBER OF NIGERIAN PARLIAMENT (HOUSE OF REPRESENTATIVES), NIGERIA OPPOSITION COALITION (CUPP) SPOKESPERSON,HUMAN RIGHTS ACTIVIST AND CONSTITUTIONAL LAWYER.Onwa_Nnewi @Kene_Nnewi
25K Followers 3K Following Entrepreneur. Retired Christian.Dibia By Birth. Fanatical & Radical Promoter Of Igbo Customs and Traditions (Odinani). Follow My Backup Account @Kene_Nnewi_O2 Connect @O2_Conect
19K Followers 6 Following O2 Connet is an X book of Global event in short posts.Frank Nweke Jr @FrankNwekeII
38K Followers 466 Following Public Policy Expert, Academic, Investor. Edward Mason Fellow, Harvard University. Nigerian Minister, 2003-2007. DG, NESG, 2009-2014.Mike Alfred @MikeAlfred61266
5 Followers 8 FollowingVinny Lingham @LinghamVin58558
4 Followers 8 FollowingKyle Chassé @chasse_kyl26850
3 Followers 8 FollowingJoe Tamunotonye @Big_joe00001
9 Followers 17 FollowingT2G x STXRBOY999 @t2g_x3424
4 Followers 7 FollowingRipster 📈📉 @Ripster295585
3 Followers 8 FollowingName @Name28023191
1 Followers 4 FollowingChinaza Juliet @JulietChin7674
1 Followers 6 FollowingGarba Muhammad @GarbaM95841
1 Followers 1 Followingsuleiman ibrahim @steemfresh
9 Followers 119 Followingkudikuta1 @kudikuta
3 Followers 115 Following ∆ENTERTAINMENT ∆BLOGGER ∆EVENT PACKAGING ∆CELEBRITY CONNECT ∆HYPEMAN ∆ARTISTE/MANAGER +2349156064819 [email protected]Port Harcourt Telegra.. @NwukeOgbonna
8 Followers 66 Following Published by Fourth Realm Digital Communications Limited. CEO: Chief Ogbonna NwukeOyekola Johnson @OyekolaJoh19933
1 Followers 24 FollowingSopuluchukwu @Sopuluchukwu22
2 Followers 26 FollowingChukwu ebuka Ugwuoke @ChukwuEbu14571
3 Followers 22 Followingwisdom @Wheezdm
121 Followers 286 Following A wonder to many || Lover of music || Interested in networking with progressive mindsIgwebike Norberth Ugw.. @IgwebikeU70660
5 Followers 26 Followingonyemuma @onyemuma69091
1 Followers 7 FollowingMaxwell Apeh @Apehmax
1 Followers 4 Followingemmanuel udoh @emmanuelud84099
1 Followers 1 FollowingRAPHAEL BABANI @BabaniRaphael
4 Followers 24 Followingyomi Autos @AutosYomi22366
5 Followers 44 FollowingEzichi Benjamin Ukoha @EzichiUkoh7616
358 Followers 925 Following Follow me to get your accurate betting tips and odds and also follow and turn on the notification bell for updates 🤷🤷King Nem @KingNem536549
1 Followers 10 FollowingTom Kalu Otah @OtahTom76891
9 Followers 102 FollowingFabrice Nduluma @NdulumaFabrice
6 Followers 72 FollowingPatrick Iorlumun @PIorlumun17252
2 Followers 8 FollowingOnyeme Odio @OdioOnyeme30963
3 Followers 7 Followingsizes fabrics andclot.. @SizesA42054
1 Followers 21 FollowingSofiyat Olaiya @OlaiyaSofiyat
1 Followers 3 FollowingSure betting platform @platform_sure36
5 Followers 21 FollowingPeace Sunday @PeaceSunda1336
5 Followers 46 Following I am special, because I am different from others. I am proud for who am Imultiple @multiple16314
1 Followers 4 FollowingAyibaemi Gasa @AyibaemiGa48984
3 Followers 27 FollowingMartins Ifesinachi @MartinsIfesi2
500 Followers 1K Following First son of God// Carpenter// Obidiently covered// Man UTD Top Fan// NWA Ezeagu// Unapologetic Igbo boy.Nnadozie Hope-Onyekwe.. @DrNnadozieHope
34 Followers 308 FollowingOkoye Mmesoma @oko13570
4 Followers 20 FollowingVilmos Nagy @VilmosNagy28600
1 Followers 28 FollowingMartins Igboidu @MIgboidu40292
1 Followers 20 Followingchibyk hotspot @chibyk_hotspot
3 Followers 16 FollowingElvis okey okefi @ElvisOkefi
27 Followers 42 FollowingSravan Kumar @SravanK07914298
4 Followers 109 Following@IgboBible Ihunanya Chukwu ebuka. Onweghi ngwucha
Ịhụnanya Chineke enweghị atụ, ọ dịghị agharịpụ ma chaa.
Ụmụ Chineke, eji m aha Chineke asị unu nile nnọọ nụ n'ime ọnwa ọhụrụ a. Ana m asị na ọga adịrị anyị nile mma nime ọnwa a. Ka Chineke, Onye obiọma were amara na ịhụnanya ya gbaa anyị nile gburugburu site ugbua rue mgbe ebighị-ebi, AMEN.
Ka Ọkpara Chineke bụ Onye obiọma were amara na ịhụnanya nke ọnwụ na mbilite n'ọnwụ ya gbaa anyị nile gburugburu site ugbua rue mgbe ebighị-ebi, AMEN.
Ụmụ Chineke, unu abọlachi? Ka udo na amara nke Chukwu Mụọ Nsọ nenye dịrị unu nile site n'ugbu a rue mgbe ebighị-ebi, AMEN.
Ụmụ Chineke, unu abọlachi? Ka ụbọchị taata dịrị unu nile mma. Ka Chineke gọzie ọpụpụ na mbata unu nile. Ka Chineke gọzie ọrụ aka unu nile Ka udo nke Chukwu Mụọ Nsọ nenye dịrị unu nile site n'ugbu a rue mgbe ebighị-ebi, AMEN. Ndewo nu, ya gazie!
Chukwu ọma, biko chebe m, n’ihi na ọ bụ gị ka m ji mere ebe mgbaba. N'ụtụtụ, ihihe na abanị, were aka nsọ gị kpuchie m, n'ihi na ndị ajọ mmadụ gbara m gburugburu.
Ma Chineke gosiri anyị na ọ hụrụ anyị n’anya n’ihi na Kraịst nwụrụ maka anyị mgbe anyị ka bụ ndị mmehie. ~ Ndị Rom 5:8
Ụmụ Chineke, unu abọlachi? Otito dịrị Chineke n'elu kasị elu; n'ihi na ọrụ ebube ya dị ukwu rue mgbe ebighị-ebi.
Nye Chineke ekene na otito n'ime ọnọdụ gị nile, tụkwasị ya obii gị nile mgbe nile. Echiche udo na ọganiru ka Chineke nechere ụmụ ya nile mgbe nile. N'oge ya, ọchị na mkpu aṅụrị ga eju gị ọṅụ, AMEN. 🙏
Nwa Chineke, kwudosie ike na okwukwe gị, Chineke ga agọzi gị n'oge nadịghị anya. Ọ ga emezuru gị ihe nile bụ mkpa gị, AMEN.
Ihe ọma Chineke nemere anyị dị ukwuu. Ọ dịghị ihe aga eji tụnyere ịhụnanya Chineke. Ka ekene na otito dịrị aha nsọ nke Chineke rue ebighị-ebi, AMEN.
Ụmụ Chineke, unu abọlachi? Ekene na otito nile dịrị Chineke mere ka ndụ dịrị anyị nile n'ụbọchị taata. Ka Chineke gọzie ọrụ aka anyị, ọpụpụ na mbata anyị nile n'ụbọchị taata, AMEN.